Joshụa 14:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Adị m afọ iri anọ mgbe Mozis ohu Jehova zipụrụ m na Kedesh-bania ịga ledo ala a,+ m wee kọọrọ ya otú m si jee dị nnọọ ka ọ dị n’obi m.+
7 Adị m afọ iri anọ mgbe Mozis ohu Jehova zipụrụ m na Kedesh-bania ịga ledo ala a,+ m wee kọọrọ ya otú m si jee dị nnọọ ka ọ dị n’obi m.+