Joshụa 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ka onye gburu mmadụ,+ bụ́ onye gburu mkpụrụ obi n’amaghị ama, wee gbaga n’ebe ahụ; ọ ga-abụkwara unu ebe mgbaba iji gbanahụ onye ọbọ ọbara.+
3 ka onye gburu mmadụ,+ bụ́ onye gburu mkpụrụ obi n’amaghị ama, wee gbaga n’ebe ahụ; ọ ga-abụkwara unu ebe mgbaba iji gbanahụ onye ọbọ ọbara.+