Ọnụ Ọgụgụ 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụ ndị a ka e si ná nzukọ ahụ kpọọ, bụ́ ndị isi+ nke ebo ndị nna ha. Ha bụ ndị isi nke puku kwuru puku ndị Izrel.”+ Joshụa 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ha zipụrụ ya na ndị isi iri, otu onyeisi si n’ọnụmara ọ bụla dị n’ebo niile nke Izrel, onye ọ bụla n’ime ha bụ onyeisi nke ụlọ nna ya n’ime puku kwuru puku ndị Izrel.+
16 Ọ bụ ndị a ka e si ná nzukọ ahụ kpọọ, bụ́ ndị isi+ nke ebo ndị nna ha. Ha bụ ndị isi nke puku kwuru puku ndị Izrel.”+
14 ha zipụrụ ya na ndị isi iri, otu onyeisi si n’ọnụmara ọ bụla dị n’ebo niile nke Izrel, onye ọ bụla n’ime ha bụ onyeisi nke ụlọ nna ya n’ime puku kwuru puku ndị Izrel.+