13 ya na nwoke ọzọ ewee dinaa, ọbara ọcha ewee pụta,+ e wee zochiere ya di ya,+ a chọpụtaghịkwa ya, nwaanyị ahụ n’onwe ya emerụwo onwe ya ma ọ dịghị onye gbagidere ya akaebe, e jideghịkwa ya;
20 Ma ọ bụrụ na gị onwe gị ejehiewo kemgbe ị nọ n’okpuru di gị,+ ọ bụrụkwa na i merụwo onwe gị, o wee bụrụ na gị na nwoke ọzọ enwewo mmekọahụ,*+ ma e wezụga di gị,—”