Ọnụ Ọgụgụ 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ebo nke ọzọ bụ ebo Zebulọn; onyeisi ụmụ Zebulọn bụ Elayab+ nwa Hilọn. Ọnụ Ọgụgụ 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onyeisi ndị agha nke ebo ụmụ Zebulọn bụ Elayab nwa Hilọn.+