Ọnụ Ọgụgụ 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 n’ebo Zebulọn,+ Elayab+ nwa Hilọn; Ọnụ Ọgụgụ 7:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ụbọchị nke atọ, onyeisi ụmụ Zebulọn, bụ́ Elayab+ nwa Hilọn, wetara nke ya. Ọnụ Ọgụgụ 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onyeisi ndị agha nke ebo ụmụ Zebulọn bụ Elayab nwa Hilọn.+