Ọpụpụ 25:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ị ga-akpụ oriọna asaa maka ya; a ga na-amụnye oriọna ndị ahụ amụnye, ha ga na-enwukwa n’ihu ebe ọ dị.+ Ọpụpụ 40:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee mụnye ọkụ n’oriọna+ ha n’ihu Jehova, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu. Levitikọs 24:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nye ụmụ Izrel iwu ka ha wetara gị mmanụ a sụpụtara ná mkpụrụ oliv, bụ́ mmanụ a na-agwaghị agwa, maka ihe na-enye ìhè,+ ka oriọna wee na-enwu ọkụ mgbe niile.+
37 Ị ga-akpụ oriọna asaa maka ya; a ga na-amụnye oriọna ndị ahụ amụnye, ha ga na-enwukwa n’ihu ebe ọ dị.+
2 “Nye ụmụ Izrel iwu ka ha wetara gị mmanụ a sụpụtara ná mkpụrụ oliv, bụ́ mmanụ a na-agwaghị agwa, maka ihe na-enye ìhè,+ ka oriọna wee na-enwu ọkụ mgbe niile.+