Ọnụ Ọgụgụ 2:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ebo Manase+ ga-ama ụlọikwuu n’akụkụ ya, onyeisi ụmụ Manase bụ Gameliel+ nwa Pedazọ. Ọnụ Ọgụgụ 26:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Manase:+ Ụmụ Mekia+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Mekia. Mekia wee mụọ Gilied.+ Ọ bụ Gilied mụrụ ndị ezinụlọ ụmụ Gilied.
29 Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Manase:+ Ụmụ Mekia+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Mekia. Mekia wee mụọ Gilied.+ Ọ bụ Gilied mụrụ ndị ezinụlọ ụmụ Gilied.