Ọpụpụ 16:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ụmụ Izrel wee rie mana ruo afọ iri anọ,+ ruo mgbe ha batara n’ala ndị mmadụ bi.+ Ọ bụ mana ka ha riri ruo mgbe ha bịarutere n’ókè nke ala Kenan.+ Ọnụ Ọgụgụ 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha wee na-ekwu okwu megide Chineke+ na Mozis,+ sị: “Gịnị mere unu ji kpọpụta anyị n’Ijipt ka anyị nwụọ n’ala ịkpa a?+ N’ihi na nri adịghị, mmiri adịghịkwa,+ mkpụrụ obi anyị akpọwokwa ihe oriri a na-enweghị isi asị.”+
35 Ụmụ Izrel wee rie mana ruo afọ iri anọ,+ ruo mgbe ha batara n’ala ndị mmadụ bi.+ Ọ bụ mana ka ha riri ruo mgbe ha bịarutere n’ókè nke ala Kenan.+
5 Ha wee na-ekwu okwu megide Chineke+ na Mozis,+ sị: “Gịnị mere unu ji kpọpụta anyị n’Ijipt ka anyị nwụọ n’ala ịkpa a?+ N’ihi na nri adịghị, mmiri adịghịkwa,+ mkpụrụ obi anyị akpọwokwa ihe oriri a na-enweghị isi asị.”+