Ọnụ Ọgụgụ 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘Ma ọ bụrụ na i ji oké ehi na-achụrụ Jehova àjà nsure ọkụ+ ma ọ bụ àjà a na-achụ iji mezuo nkwa pụrụ iche+ ma ọ bụ àjà udo,+ Ọnụ Ọgụgụ 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ị ga-eweta mmanya iji chụọ àjà ihe ọṅụṅụ,+ ọ ga-adị ọkara otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin, ka ọ bụrụ àjà na-esi ísì ụtọ nke a na-esurere Jehova n’ọkụ.
8 “‘Ma ọ bụrụ na i ji oké ehi na-achụrụ Jehova àjà nsure ọkụ+ ma ọ bụ àjà a na-achụ iji mezuo nkwa pụrụ iche+ ma ọ bụ àjà udo,+
10 Ị ga-eweta mmanya iji chụọ àjà ihe ọṅụṅụ,+ ọ ga-adị ọkara otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin, ka ọ bụrụ àjà na-esi ísì ụtọ nke a na-esurere Jehova n’ọkụ.