3“‘Ọ bụrụ na àjà ya bụ àjà udo,+ ọ bụrụkwa na ọ ga-eweta ya site n’ìgwè ehi, ma ọ̀ bụ oké ma ọ bụ nne, ọ bụ nke ahụ́ dị mma+ ka ọ ga-eweta n’ihu Jehova.
3 Ọ ga-enye ụfọdụ n’ime àjà udo ahụ ka ọ bụrụ àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova, ya bụ, abụba+ nke kpuchiri eriri afọ ya, ọbụna abụba niile dị n’elu eriri afọ ya,+