Abụ Ọma 19:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ònye pụrụ ịghọta ihe o mehiere n’amaghị ama?+Gbaghara m mmehie m na-amaghị na m mere.+ Ọrụ Ndịozi 17:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’eziokwu, Chineke elefuruwo oge amaghị ihe dị otú ahụ anya,+ ma ugbu a ọ na-agwa ihe a kpọrọ mmadụ na ha niile kwesịrị ichegharị n’ebe niile.+
30 N’eziokwu, Chineke elefuruwo oge amaghị ihe dị otú ahụ anya,+ ma ugbu a ọ na-agwa ihe a kpọrọ mmadụ na ha niile kwesịrị ichegharị n’ebe niile.+