Ọnụ Ọgụgụ 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, Jehova gbadatara n’ogidi ígwé ojii+ wee guzo n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ kpọọ Erọn na Miriam. Ha abụọ wee gawa. Ọnụ Ọgụgụ 14:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Otú ọ dị, nzukọ ahụ dum kwuru ka a tụọ ha nkume.+ Ebube Jehova wee pụta ìhè n’ụlọikwuu nzute, n’ihu ụmụ Izrel niile.+
5 E mesịa, Jehova gbadatara n’ogidi ígwé ojii+ wee guzo n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ kpọọ Erọn na Miriam. Ha abụọ wee gawa.
10 Otú ọ dị, nzukọ ahụ dum kwuru ka a tụọ ha nkume.+ Ebube Jehova wee pụta ìhè n’ụlọikwuu nzute, n’ihu ụmụ Izrel niile.+