10 Ala wee meghee ọnụ ya loo ha.+ Ma Kora nwụrụ mgbe ndị òtù ya nwụrụ, mgbe ọkụ regburu narị ndị ikom abụọ na iri ise.+ Ha wee bụrụ ihe ịdọ aka ná ntị.+
6 ma ọ bụ, ihe o mere Detan na Abaịram+ bụ́ ụmụ Elayab nwa Ruben, mgbe ala meghere ọnụ ya wee loda ha na ezinụlọ ha na ụlọikwuu ha nakwa ihe ọ bụla dị ndụ nke sonyeere ha n’etiti ndị Izrel niile);+