Levitikọs 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ ga-ewetara ya onye nchụàjà, onye nchụàjà ga-esikwa na ya kporo otu nju aka ka ọ bụrụ ihe ncheta ya,+ ọ ga-esurekwa ya n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà, n’elu àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova.+ Ọ bụ àjà mmehie.+ Levitikọs 6:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Onye nchụàjà nke chụrụ ya n’àjà maka mmehie ga-eri ya.+ N’ebe dị nsọ+ ka a ga-anọ rie ya, n’ogige+ ụlọikwuu nzute. Levitikọs 6:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “‘Nwoke ọ bụla so ná ndị nchụàjà ga-eri ya.+ Ọ bụ ihe kasị nsọ.+
12 Ọ ga-ewetara ya onye nchụàjà, onye nchụàjà ga-esikwa na ya kporo otu nju aka ka ọ bụrụ ihe ncheta ya,+ ọ ga-esurekwa ya n’ọkụ n’elu ebe ịchụàjà, n’elu àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova.+ Ọ bụ àjà mmehie.+
26 Onye nchụàjà nke chụrụ ya n’àjà maka mmehie ga-eri ya.+ N’ebe dị nsọ+ ka a ga-anọ rie ya, n’ogige+ ụlọikwuu nzute.