Levitikọs 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “‘Ọ bụrụ na ọ bụ àjà ọka nke si ná mkpụrụ mbụ kara aka ka ị ga-enye Jehova, ị ga-enye oko ọka na-akpọbeghị akpọ nke a hụrụ n’ọkụ, ọka ọhụrụ a kụjasịrị akụjasị, dị ka àjà ọka nke si ná mkpụrụ mbụ gị kara aka.+ Diuterọnọmi 18:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ị ga-enye ya ọka* mbụ gị na mmanya ọhụrụ mbụ gị na mmanụ mbụ gị nakwa ajị anụ mbụ a kpachapụtara n’ìgwè ewu na atụrụ gị.+ Nehemaya 10:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 na iwebata mkpụrụ mbụ kara aka nke ala mepụtara+ nakwa mkpụrụ mbụ niile chara acha nke ụdị osisi niile mịrị,+ kwa afọ, n’ụlọ Jehova;
14 “‘Ọ bụrụ na ọ bụ àjà ọka nke si ná mkpụrụ mbụ kara aka ka ị ga-enye Jehova, ị ga-enye oko ọka na-akpọbeghị akpọ nke a hụrụ n’ọkụ, ọka ọhụrụ a kụjasịrị akụjasị, dị ka àjà ọka nke si ná mkpụrụ mbụ gị kara aka.+
4 Ị ga-enye ya ọka* mbụ gị na mmanya ọhụrụ mbụ gị na mmanụ mbụ gị nakwa ajị anụ mbụ a kpachapụtara n’ìgwè ewu na atụrụ gị.+
35 na iwebata mkpụrụ mbụ kara aka nke ala mepụtara+ nakwa mkpụrụ mbụ niile chara acha nke ụdị osisi niile mịrị,+ kwa afọ, n’ụlọ Jehova;