2 Samuel 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee ruo n’oge mgbede na Devid biliri n’ihe ndina ya, na-ejegharị n’elu ụlọ+ eze; ọ nọkwa n’elu ụlọ ahụ hụ+ otu nwaanyị na-asa ahụ́, nwaanyị ahụ makwara mma nke ukwuu.+ Ọrụ Ndịozi 10:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’echi ya, ka ha nọ na njem ha, na-abịaru obodo ahụ nso, Pita gbagooro n’elu ụlọ+ ịga kpee ekpere n’ihe dị ka awa nke isii.*+
2 O wee ruo n’oge mgbede na Devid biliri n’ihe ndina ya, na-ejegharị n’elu ụlọ+ eze; ọ nọkwa n’elu ụlọ ahụ hụ+ otu nwaanyị na-asa ahụ́, nwaanyị ahụ makwara mma nke ukwuu.+
9 N’echi ya, ka ha nọ na njem ha, na-abịaru obodo ahụ nso, Pita gbagooro n’elu ụlọ+ ịga kpee ekpere n’ihe dị ka awa nke isii.*+