Ilu 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ dị mma ịhọrọ ezi aha karịa ịhọrọ akụ̀ dị ukwuu;+ amara dị mma karịa ọbụna ọlaọcha na ọlaedo.+ Ekliziastis 7:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ezi aha dị mma karịa ezigbo mmanụ,+ ụbọchị ọnwụ mmadụ dịkwa mma karịa ụbọchị a mụrụ ya.+