Ọpụpụ 20:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Agbagidela mmadụ ibe gị akaebe ụgha.+ Ọpụpụ 23:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Akọsala akụkọ na-abụghị eziokwu.+ Adọnyerela onye ajọ omume úkwù site n’ịghọ onye akaebe nke na-akpa nkata ime ihe ọjọọ.+ Ilu 18:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọnwụ na ndụ dị ire n’aka,+ onye hụrụ ya n’anya ga-erikwa ihe si na ya pụta.+
23 “Akọsala akụkọ na-abụghị eziokwu.+ Adọnyerela onye ajọ omume úkwù site n’ịghọ onye akaebe nke na-akpa nkata ime ihe ọjọọ.+