Diuterọnọmi 20:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 È nwere onye kwere nwaanyị nkwa ọlụlụ nke na-alụbeghị ya? Ya laghachi n’ụlọ ya,+ a dịghị ama ama ya anwụọ n’agha, nwoke ọzọ ewee lụrụ ya.’ Matiu 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma, otú a ka e si mụọ Jizọs Kraịst. N’oge e kwere nne ya bụ́ Meri nkwa+ na Josef ga-alụ ya, a hụrụ na ọ dị ime site n’ike mmụọ nsọ+ tupu e jikọọ ha.
7 È nwere onye kwere nwaanyị nkwa ọlụlụ nke na-alụbeghị ya? Ya laghachi n’ụlọ ya,+ a dịghị ama ama ya anwụọ n’agha, nwoke ọzọ ewee lụrụ ya.’
18 Ma, otú a ka e si mụọ Jizọs Kraịst. N’oge e kwere nne ya bụ́ Meri nkwa+ na Josef ga-alụ ya, a hụrụ na ọ dị ime site n’ike mmụọ nsọ+ tupu e jikọọ ha.