1 Samuel 20:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Sọl ekwughị ihe ọ bụla ma ọlị n’ụbọchị ahụ, n’ihi na ọ gwara onwe ya, sị: “Ọ dị ihe merenụ nke mere ka ọ ghara ịdị ọcha,+ n’ihi na e mebeghị ka ọ dị ọcha.”
26 Sọl ekwughị ihe ọ bụla ma ọlị n’ụbọchị ahụ, n’ihi na ọ gwara onwe ya, sị: “Ọ dị ihe merenụ nke mere ka ọ ghara ịdị ọcha,+ n’ihi na e mebeghị ka ọ dị ọcha.”