Ekliziastis 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ekwela ka ọnụ gị mee ka anụ ahụ́ gị mehie,+ ekwukwala n’ihu mmụọ ozi+ na i mere ya n’amaghị ama.+ Gịnị mere okwu ọnụ gị ga-eji kpasuo ezi Chineke iwe, o wee laa ihe aka gị rụrụ n’iyi?+ Ndị Rom 1:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 ndị na-enweghị nghọta,+ ndị na-emebi nkwekọrịta,+ ndị na-enweghị obi mmadụ,+ ndị na-adịghị eme ebere.+ Jems 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ya mere, ọ bụrụ na mmadụ maara otú ọ ga-esi mee ihe ziri ezi ma o meghị ya,+ ọ bụụrụ ya mmehie.+
6 Ekwela ka ọnụ gị mee ka anụ ahụ́ gị mehie,+ ekwukwala n’ihu mmụọ ozi+ na i mere ya n’amaghị ama.+ Gịnị mere okwu ọnụ gị ga-eji kpasuo ezi Chineke iwe, o wee laa ihe aka gị rụrụ n’iyi?+
31 ndị na-enweghị nghọta,+ ndị na-emebi nkwekọrịta,+ ndị na-enweghị obi mmadụ,+ ndị na-adịghị eme ebere.+