13 “Ahụhụ ga-adịrị onye na-ejighị ezi omume na-ewu ụlọ ya,+ onye na-ejighịkwa ikpe ziri ezi na-ewu ọnụ ụlọ ya n’elu ya, site n’ime ka mmadụ ibe ya rụọ ọrụ n’efu, n’akwụghị ya ụgwọ;+
8 “Mgbe o ruru uhuruchi,+ onye nwe ubi vaịn ahụ gwara onye na-elekọtara ya ọrụ, sị, ‘Kpọọ ndị ọrụ ahụ, kwụọ ha ụgwọ ọrụ ha,+ malite n’onye ikpeazụ ruo n’onye mbụ.’