Diuterọnọmi 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Okwu ndị a m na-enye gị n’iwu taa ga-adị n’obi gị;+ Abụ Ọma 78:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka ha wee nwee obi ike n’ebe Chineke nọ,+Gharakwa ichefu ihe Chineke mere,+ kama ka ha na-edebe ihe o nyere n’iwu.+ Abụ Ọma 119:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Mee ka m nwee nghọta, ka m wee debe iwu gị,+Ka m wee jiri obi m dum debe ya.+ 1 Jọn 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na nke a bụ ihe ịhụ Chineke n’anya+ pụtara, ka anyị na-edebe ihe o nyere n’iwu;+ ma ihe o nyere n’iwu adịghị arọ,+
7 Ka ha wee nwee obi ike n’ebe Chineke nọ,+Gharakwa ichefu ihe Chineke mere,+ kama ka ha na-edebe ihe o nyere n’iwu.+
3 N’ihi na nke a bụ ihe ịhụ Chineke n’anya+ pụtara, ka anyị na-edebe ihe o nyere n’iwu;+ ma ihe o nyere n’iwu adịghị arọ,+