Diuterọnọmi 19:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ewelala ihe ndị e ji kpaa ókè n’ala mmadụ ibe gị azụ,+ mgbe nna nna gị hà kpaworo ókè n’ihe nketa ị ga-enweta n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị ka ọ bụrụ nke gị. Ilu 22:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ewelala ókè ala a kpara kemgbe ogologo oge azụ, nke nna nna gị hà kpara.+ Ilu 23:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ewelala ókè ala a kpara kemgbe ogologo oge azụ,+ abanyekwala n’ubi ụmụ na-enweghị nna.+
14 “Ewelala ihe ndị e ji kpaa ókè n’ala mmadụ ibe gị azụ,+ mgbe nna nna gị hà kpaworo ókè n’ihe nketa ị ga-enweta n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị ka ọ bụrụ nke gị.