Diuterọnọmi 27:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke welara ihe e ji kpaa ókè n’ala mmadụ ibe ya azụ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’) Job 24:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 E nwere ndị na-ewela ihe e ji kpaa ókè ala azụ;+Ha akpụrụwo ìgwè ewu na atụrụ n’ike, ka ha wee zụọ ha. Ilu 23:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ewelala ókè ala a kpara kemgbe ogologo oge azụ,+ abanyekwala n’ubi ụmụ na-enweghị nna.+
17 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke welara ihe e ji kpaa ókè n’ala mmadụ ibe ya azụ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
2 E nwere ndị na-ewela ihe e ji kpaa ókè ala azụ;+Ha akpụrụwo ìgwè ewu na atụrụ n’ike, ka ha wee zụọ ha.