Ọpụpụ 22:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “A ghaghị igbu onye ọ bụla ya na anụmanụ dinara.+ Levitikọs 18:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “‘Gị na anụmanụ ọ bụla edinala,*+ i wee bụrụ onye na-adịghị ọcha site n’ime otú ahụ, nwaanyị agaghịkwa eguzo n’ihu anụmanụ ka ya na ya nwee mmekọ.+ Ọ bụ ime ihe arụ. Levitikọs 20:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “‘Ọ bụrụ na nwoke edinaa* anụmanụ,+ a ghaghị igbu ya, unu ga-egbukwa anụmanụ ahụ.
23 “‘Gị na anụmanụ ọ bụla edinala,*+ i wee bụrụ onye na-adịghị ọcha site n’ime otú ahụ, nwaanyị agaghịkwa eguzo n’ihu anụmanụ ka ya na ya nwee mmekọ.+ Ọ bụ ime ihe arụ.