Diuterọnọmi 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ákwà i gbokwasịrị n’ahụ́ akaghị nká, ụkwụ gị azaghịkwa aza n’ime afọ iri anọ ndị a.+ Nehemaya 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 I nyekwara ha ihe oriri n’ala ịkpa ruo afọ iri anọ.+ Ọ dịghị ihe kọrọ ha.+ Uwe ha akaghị nká,+ ụkwụ ha azaghịkwa aza.+ Matiu 6:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ya mere, unu echegbula+ onwe unu mgbe ọ bụla, sị, ‘Gịnị ka anyị ga-eri?’ ma ọ bụ, ‘Gịnị ka anyị ga-aṅụ?’ ma ọ bụ, ‘Gịnị ka anyị ga-eyi?’
21 I nyekwara ha ihe oriri n’ala ịkpa ruo afọ iri anọ.+ Ọ dịghị ihe kọrọ ha.+ Uwe ha akaghị nká,+ ụkwụ ha azaghịkwa aza.+
31 Ya mere, unu echegbula+ onwe unu mgbe ọ bụla, sị, ‘Gịnị ka anyị ga-eri?’ ma ọ bụ, ‘Gịnị ka anyị ga-aṅụ?’ ma ọ bụ, ‘Gịnị ka anyị ga-eyi?’