Diuterọnọmi 29:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ‘N’ime afọ iri anọ m nọ na-edu unu n’ala ịkpa,+ uwe unu yi n’ahụ́ akaghị nká, akpụkpọ ụkwụ unu yi n’ụkwụ akaghịkwa nká.+ Nehemaya 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 I nyekwara ha ihe oriri n’ala ịkpa ruo afọ iri anọ.+ Ọ dịghị ihe kọrọ ha.+ Uwe ha akaghị nká,+ ụkwụ ha azaghịkwa aza.+
5 ‘N’ime afọ iri anọ m nọ na-edu unu n’ala ịkpa,+ uwe unu yi n’ahụ́ akaghị nká, akpụkpọ ụkwụ unu yi n’ụkwụ akaghịkwa nká.+
21 I nyekwara ha ihe oriri n’ala ịkpa ruo afọ iri anọ.+ Ọ dịghị ihe kọrọ ha.+ Uwe ha akaghị nká,+ ụkwụ ha azaghịkwa aza.+