Diuterọnọmi 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee ruo n’afọ nke iri anọ,+ n’ọnwa nke iri na otu, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, na Mozis gwara ụmụ Izrel ihe niile Jehova nyere ya iwu ka ọ gwa ha, Diuterọnọmi 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Cheta ụzọ niile Jehova bụ́ Chineke gị mere ka i jegharịa n’ala ịkpa n’ime afọ iri anọ ndị a,+ iji mee ka ị dị umeala,+ iji lee gị ule+ ka ọ mara ihe dị gị n’obi,+ iji mara ma ị̀ ga-edebe ihe o nyere n’iwu ma ọ bụ na ị gaghị edebe. Emọs 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mụ onwe m sikwa n’ala Ijipt kpọpụta unu.+ Emekwara m ka unu gaa ije n’ala ịkpa ruo afọ iri anọ,+ ka unu wee weghara ala ndị Amọraịt.+
3 O wee ruo n’afọ nke iri anọ,+ n’ọnwa nke iri na otu, n’abalị mbụ n’ọnwa ahụ, na Mozis gwara ụmụ Izrel ihe niile Jehova nyere ya iwu ka ọ gwa ha,
2 Cheta ụzọ niile Jehova bụ́ Chineke gị mere ka i jegharịa n’ala ịkpa n’ime afọ iri anọ ndị a,+ iji mee ka ị dị umeala,+ iji lee gị ule+ ka ọ mara ihe dị gị n’obi,+ iji mara ma ị̀ ga-edebe ihe o nyere n’iwu ma ọ bụ na ị gaghị edebe.
10 Mụ onwe m sikwa n’ala Ijipt kpọpụta unu.+ Emekwara m ka unu gaa ije n’ala ịkpa ruo afọ iri anọ,+ ka unu wee weghara ala ndị Amọraịt.+