Diuterọnọmi 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 egela ntị n’okwu onye amụma ahụ ma ọ bụ ọrọ nrọ ahụ,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu na-ele unu ule+ iji mara ma ùnu ji obi unu dum na mkpụrụ obi unu dum hụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya.+ Abụ Ọma 139:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Chineke, biko, nyochaa m, marakwa obi m.+Nyochaa m, marakwa nchegbu m,+ Ilu 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ite e ji anụcha ihe bụ maka ọlaọcha, ekwú ọkụ bụkwa maka ọlaedo,+ ma, ọ bụ Jehova na-enyocha obi.+
3 egela ntị n’okwu onye amụma ahụ ma ọ bụ ọrọ nrọ ahụ,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke unu na-ele unu ule+ iji mara ma ùnu ji obi unu dum na mkpụrụ obi unu dum hụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya.+
23 Chineke, biko, nyochaa m, marakwa obi m.+Nyochaa m, marakwa nchegbu m,+ Ilu 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ite e ji anụcha ihe bụ maka ọlaọcha, ekwú ọkụ bụkwa maka ọlaedo,+ ma, ọ bụ Jehova na-enyocha obi.+