Abụ Ọma 94:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe m nwere ọtụtụ nchegbu n’ime obi m,+Nkasi obi gị malitere ime ka ahụ́ ruo mkpụrụ obi m ala.+