12 Ma gị onwe gị, Jehova nke ụsụụ ndị agha, na-enyocha onye ezi omume;+ ị na-ahụ akụrụ na obi.+ Ka m hụ ọbọ ị ga-abọ n’ahụ́ ha,+ n’ihi na emewo m ka ị mata okwu ikpe m.+
6 Unu echegbula onwe unu banyere ihe ọ bụla,+ kama n’ihe niile, jirinụ ekpere na ịrịọsi arịrịọ ike+ na inye ekele mee ka Chineke mara ihe unu na-arịọ;+