Abụ Ọma 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Biko, ka ihe ọjọọ nke ndị ajọ omume kwụsị,+Meekwa ka onye ezi omume guzosie ike;+Chineke bụ́ onye ezi omume+ na-enyocha obi+ na akụrụ.+ Jeremaya 11:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma Jehova nke ụsụụ ndị agha na-ekpe ikpe n’ezi omume;+ ọ na-enyocha akụrụ na obi.+ Biko, ka m jiri anya m hụ ọbọ ị ga-abọ n’ahụ́ ha, n’ihi na ọ bụ gị ka m kọsaara okwu ikpe m.+
9 Biko, ka ihe ọjọọ nke ndị ajọ omume kwụsị,+Meekwa ka onye ezi omume guzosie ike;+Chineke bụ́ onye ezi omume+ na-enyocha obi+ na akụrụ.+
20 Ma Jehova nke ụsụụ ndị agha na-ekpe ikpe n’ezi omume;+ ọ na-enyocha akụrụ na obi.+ Biko, ka m jiri anya m hụ ọbọ ị ga-abọ n’ahụ́ ha, n’ihi na ọ bụ gị ka m kọsaara okwu ikpe m.+