Abụ Ọma 54:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ọ napụtara m ná nsogbu niile,+Ana m ele ndị iro m anya, na-achịkwa ha ọchị.+ Abụ Ọma 59:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Chineke nke na-egosi m obiọma* ga-ezute m;+Chineke ga-eme ka m na-ele ndị iro m anya, na-achị ha ọchị.+ Jeremaya 17:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka ihere mee ndị na-akpagbu m,+ ma ekwela ka ihere mee m.+ Ka ọ bụrụ ha ka ụjọ ga-ejide, ma ekwela ka ụjọ jide m. Mee ka ụbọchị ọdachi bịakwasị ha,+ mee ka ọkpụkpụ ha gbajisịa ọbụna okpukpu abụọ.+
10 Chineke nke na-egosi m obiọma* ga-ezute m;+Chineke ga-eme ka m na-ele ndị iro m anya, na-achị ha ọchị.+
18 Ka ihere mee ndị na-akpagbu m,+ ma ekwela ka ihere mee m.+ Ka ọ bụrụ ha ka ụjọ ga-ejide, ma ekwela ka ụjọ jide m. Mee ka ụbọchị ọdachi bịakwasị ha,+ mee ka ọkpụkpụ ha gbajisịa ọbụna okpukpu abụọ.+