Abụ Ọma 25:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Chineke m, ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi;+Ekwela ka ihere mee m.Ekwela ka ndị iro m ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m.+
2 Chineke m, ọ bụ gị ka m tụkwasịrị obi;+Ekwela ka ihere mee m.Ekwela ka ndị iro m ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m.+