Abụ Ọma 71:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mee ka m dịkwuo ukwuu,+Gbaa m gburugburu ma kasie m obi.+ Abụ Ọma 86:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mee ka ịdị mma gị pụta ìhè n’ahụ́ m,Ka ndị kpọrọ m asị wee hụ ya, ihere ewee mee ha.+N’ihi na gị onwe gị, Jehova, enyeworo m aka, kasiekwa m obi.+
17 Mee ka ịdị mma gị pụta ìhè n’ahụ́ m,Ka ndị kpọrọ m asị wee hụ ya, ihere ewee mee ha.+N’ihi na gị onwe gị, Jehova, enyeworo m aka, kasiekwa m obi.+