Diuterọnọmi 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ị ga-aghọ onye a kasị gọzie agọzi n’etiti ndị niile.+ Ọ dịghị nwoke ma ọ bụ nwaanyị nọ n’ime gị nke na-agaghị amụta nwa, ọ dịghịkwa anụ ụlọ gị nke na-agaghị amụta nwa.+ Diuterọnọmi 28:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ihe a gọziri agọzi ka mkpụrụ nke afọ+ gị ga-abụ, tinyere ihe ala gị ga-emepụta na ụmụ anụ ụlọ gị,+ ya bụ, ụmụ ehi gị nakwa ụmụ ewu na atụrụ gị.+ Abụ Ọma 107:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ọ na-agọzi ha, ha ewee baa ụba nke ukwuu;+Ọ dịghịkwa ekwe ka anụ ụlọ ha dị ole na ole.+
14 Ị ga-aghọ onye a kasị gọzie agọzi n’etiti ndị niile.+ Ọ dịghị nwoke ma ọ bụ nwaanyị nọ n’ime gị nke na-agaghị amụta nwa, ọ dịghịkwa anụ ụlọ gị nke na-agaghị amụta nwa.+
4 “Ihe a gọziri agọzi ka mkpụrụ nke afọ+ gị ga-abụ, tinyere ihe ala gị ga-emepụta na ụmụ anụ ụlọ gị,+ ya bụ, ụmụ ehi gị nakwa ụmụ ewu na atụrụ gị.+