Ọnụ Ọgụgụ 21:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ha wee gbuo ya na ụmụ ya ndị ikom na ndị ya niile, ruo mgbe ọ na-adịghị onye dị ndụ fọdụụrụ ya;+ ha wee nweta ala ya.+ Joshụa 13:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ebe dum Ọg+ chịrị n’ime Beshan, bụ́ onye chịrị n’Ashtarọt nakwa n’Edriaị,+ ọ bụ ya fọdụrụ ndụ n’ime ndị Refeyim fọdụrụnụ,+ Mozis wee gbuo ha, napụkwa ha ala ha.+
35 Ha wee gbuo ya na ụmụ ya ndị ikom na ndị ya niile, ruo mgbe ọ na-adịghị onye dị ndụ fọdụụrụ ya;+ ha wee nweta ala ya.+
12 ebe dum Ọg+ chịrị n’ime Beshan, bụ́ onye chịrị n’Ashtarọt nakwa n’Edriaị,+ ọ bụ ya fọdụrụ ndụ n’ime ndị Refeyim fọdụrụnụ,+ Mozis wee gbuo ha, napụkwa ha ala ha.+