8 N’ihi na unu ji ọrụ aka unu na-akpasu m iwe site n’isurere chi ọzọ dị iche iche ihe nsure ọkụ+ n’ala Ijipt, bụ́ ebe unu na-abanye ka unu biri dị ka ndị ọbịa; ka unu wee mee ka e bipụ unu, ka unu wee ghọọkwa ihe ịbụ ọnụ na ihe nkọcha n’etiti mba niile nke ụwa.+