-
Jeremaya 42:18Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
18 “N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, ‘Dị nnọọ ka m wụkwasịrị ndị bi na Jeruselem iwe m na ọnụma m,+ otú ahụ ka m ga-awụkwasị unu ọnụma m maka na unu banyere Ijipt, unu ga-abụ ihe a bụrụ ọnụ na ihe ijuanya na ihe nkọcha na ihe ịkwa emo,+ unu agaghịkwa ahụ ebe a ọzọ.’+
-