Jeremaya 22:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Unu akwarala onye nwụrụ anwụ ákwá,+ unu erurula ya uju. Kwasierenụ onye a dọọrọ n’agha ákwá ike, n’ihi na ọ gaghị alọta ọzọ, ọ gaghịkwa ahụ ala ndị ikwu ya anya ọzọ. Jeremaya 22:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ha agaghị alọta n’ala nke ga na-agụ mkpụrụ obi ha agụụ ka ha lọta.+
10 “Unu akwarala onye nwụrụ anwụ ákwá,+ unu erurula ya uju. Kwasierenụ onye a dọọrọ n’agha ákwá ike, n’ihi na ọ gaghị alọta ọzọ, ọ gaghịkwa ahụ ala ndị ikwu ya anya ọzọ.