2 Ndị Eze 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee gbaa ụlọ Jehova ọkụ+ nakwa ụlọ eze+ na ụlọ niile dị na Jeruselem;+ ọ gbakwara ụlọ onye ukwu ọ bụla ọkụ.+ Jeremaya 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ihe m mere Shaịlo+ ka m ga-emekwa ụlọ a nke a kpọkwasịrị aha m,+ nke unu tụkwasịrị obi,+ bụ́ ebe m nyere unu, nyekwa nna nna unu hà.
9 O wee gbaa ụlọ Jehova ọkụ+ nakwa ụlọ eze+ na ụlọ niile dị na Jeruselem;+ ọ gbakwara ụlọ onye ukwu ọ bụla ọkụ.+
14 ihe m mere Shaịlo+ ka m ga-emekwa ụlọ a nke a kpọkwasịrị aha m,+ nke unu tụkwasịrị obi,+ bụ́ ebe m nyere unu, nyekwa nna nna unu hà.