Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 25:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 O wee gbaa ụlọ Jehova ọkụ+ nakwa ụlọ eze+ na ụlọ niile dị na Jeruselem;+ ọ gbakwara ụlọ onye ukwu ọ bụla ọkụ.+

  • 2 Ihe E Mere 34:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 n’ihi na ha ahapụwo m+ wee gaa na-esurere chi ọzọ dị iche iche ihe nsure ọkụ+ ka ha wee jiri ọrụ aka ha niile+ kpasuo m iwe,+ ka m wee wụkwasị obodo a ọnụma m,+ a gaghịkwa emenyụ ya emenyụ.’”+

  • 2 Ihe E Mere 36:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ma ha ji ndị ozi nke ezi Chineke na-eme ihe ọchị,+ na-eledakwa okwu ya anya+ ma na-akwa+ ndị amụma ya emo, ruo mgbe ọnụma+ Jehova bịakwasịrị ndị ya, ruo mgbe ọ na-enweghị ihe ga-egbochi ya.+

  • Jeremaya 7:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘Lee! m ga-awụkwasị iwe m na ọnụma m n’ebe a,+ wụkwasịkwa ya ụmụ mmadụ na anụ ụlọ na osisi dị n’ọhịa+ na ihe ala mepụtara; iwe m ga-enwurukwa ọkụ, a gaghịkwa emenyụ ya emenyụ.’+

  • Jeremaya 39:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Ndị Kaldia gbara ụlọ eze na ụlọ ndị mmadụ ọkụ,+ ha kwatukwara mgbidi Jeruselem.+

  • Jeremaya 52:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 N’ikpeazụ, o ruru n’afọ nke itoolu nke ọbụbụeze ya,+ n’ọnwa nke iri, n’abalị iri n’ọnwa ahụ, na Nebukadreza eze Babịlọn bịara, ya na ndị agha ya niile, ibuso Jeruselem agha,+ ha wee malite ịma ụlọikwuu ibuso ya agha na iwu mgbidi nnọchibido gburugburu ya.+

  • Abụ Ákwá 2:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  4 O kwewo ụta ya dị ka onye iro.+ Aka nri ya+ adịwo njikere

      Dị ka onye mmegide,+ ọ nọkwa na-egbu ndị niile mara mma.+

      Ọ wụsawo ụlọikwuu+ nke ada bụ́ Zayọn ọnụma ya nke dị ka ọkụ.+

  • Nehọm 1:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Mgbe ọ na-awụpụ iwe ya,* ònye pụrụ iguzo?+ Ònyekwa pụrụ iguzogide ọnụma+ ya dị ọkụ?

      A ga-awụpụ ọnụma ya dị ka ọkụ,+ a ga-akwatusịkwa oké nkume n’ihi ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya