2 Nọchibido ya+ ma wuo mgbidi nnọchibido gburugburu ya,+ maa ékpè gburugburu ya,+ maakwa ụlọikwuu gburugburu ya, busakwa ihe e ji akwatu mgbidi gburugburu ya.+
22 Afa o ji aka nri ya gbaa gosiri na ha kwesịrị ịga Jeruselem, iguzobe ihe e ji akwatu mgbidi,+ imeghe ọnụ kwuo ka e gbuo ndị mmadụ, itisi mkpu agha ike,+ iguzobe ihe e ji akwatu mgbidi n’ọnụ ụzọ ámá, ịma ékpè, iwu mgbidi nnọchibido.+