25 O wee na-awụkwasị ya ọnụma ya na iwe ya, meekwa ka agha kpaa ya aka ọjọọ.+ O wee na-ere ya ka ọkụ n’akụkụ niile,+ ma ọ maghị;+ ọ nọkwa na-ere ka ọkụ megide ya, ma o tinyeghị ya n’obi.+
4 Bienụ onwe unu úgwù maka Jehova, biekwanụ obi unu úgwù,+ unu ndị Juda na ndị bi na Jeruselem; ka ọnụma m ghara inwuru dị ka ọkụ, o wee ree unu, n’enweghị onye ga-emenyụ ya, n’ihi omume ọjọọ unu.”+