Abụ Ákwá 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’oké iwe ya, o gbutuwo mpi niile dị n’Izrel.+O serewo aka nri ya mgbe onye iro na-ebuso Izrel agha;+N’ime Jekọb ka ọ na-ere dị ka ọkụ nke repịaworo ihe niile gbara ya gburugburu.+
3 N’oké iwe ya, o gbutuwo mpi niile dị n’Izrel.+O serewo aka nri ya mgbe onye iro na-ebuso Izrel agha;+N’ime Jekọb ka ọ na-ere dị ka ọkụ nke repịaworo ihe niile gbara ya gburugburu.+