Job 16:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Adụkọtawo m ákwà iru uju+ wee jiri ya kpuchie akpụkpọ ahụ́ m,Asọwokwa m mpi m n’ájá.+ Abụ Ọma 75:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “M ga-egbujikwa mpi niile nke ndị ajọ omume.”+A ga-eme ka mpi onye ezi omume dị elu.+