27 O wee ruo na ngwa ngwa Ehab nụrụ okwu ndị a, ọ dọwara uwe ya wee yiri ákwà iru uju;+ o wee buo ọnụ ma yiri ákwà iru uju dinara ala ma na-eje ije ná mwute.+
30 O wee ruo na ngwa ngwa eze nụrụ ihe nwaanyị ahụ kwuru, ọ dọwara uwe+ ya ozugbo; ka ọ na-agakwa n’elu mgbidi ahụ, ndị mmadụ hụrụ, ma, lee! ihe o yi n’ime bụ ákwà iru uju.