19 Nri m nke m nyere gị, ntụ ọka e gwere nke ọma na mmanụ na mmanụ aṅụ m nyere gị ka i rie,+ ka i debere n’ihu ha dị ka ihe na-esi ísì ụtọ,+ o wee na-adị otú ahụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”
20 Ee e; kama ihe m na-ekwu bụ na ihe ndị mba ọzọ na-achụ n’àjà, ha na-achụrụ ya ndị mmụọ ọjọọ,+ ọ bụghị Chineke; achọghịkwa m ka unu bụrụ ndị ha na ndị mmụọ ọjọọ+ na-emekọ ihe.